Move the mouse over each Igbo word for pronunciation.
Possessive Pronouns | Sentence |
Nke mụ my/mine | Akwa nke m kacha nma My wrapper is the most beautiful |
Nke gi Your/Yours | Nri nkaa bu nke gi This one is your food |
Nke ya His/Him/Her | Ụgbọ ala ahu bu nke ya That car belongs to her |
Nke anyi Our/Ours | Ụgbọ nkaa bu nke anyi This car is ours |
Nke ha Their/Theirs | Ụgbọ nke no na ndida bu nke ha That car further down is theirs |
Interogative Pronouns | Sentence |
Kedụ? How/When/Where/Which | Kedụ maka ọlụ gi? How is your job? |
Olee? How/When/Where/Which | Olee maka ọlụ gi? How is your job? |
Gini? What | ọ bụ gini na esogbu gi? What is troubling you? |
Maka gini? Why | Maka gini ka iji gbaa ọsọ? Why did you run? |
Ebee? Where/Which Place | Ebee ka nne na nna gi gara? Where did your mom and dad go? |
Ole? How much/many | Ikwụrụ Jide ego ole? How much did you pay Jide? |
Onye Who | Onye na akpọ gi? Who is calling you? |