Skip Navigation Links > Learn Igbo Language > Igbo Grammar > Igbo Grammar Pronouns

Move the mouse over each Igbo word for pronunciation.

 
Personal PronounsSentence
Mụ

I

A bu mụ nwata akwụkwọ

I am a student

Gi

You

Ọ na achọ gi

He/she is looking for you

He/She

Ọ na agbali

He/She is trying

Anyi

We

Anyi na aga ụka

We are going to church

Ha

They

Ha gara ahia

They went to the market



Object PronounsSentence
Mụ

Me

Biko nyere m aka

Please help me

Gi

You

Gi na nwanne gi nwoke nọ na nsogbu

You and your brother are in trouble

Ya

Him/Her

Mụ na ya so

I am with him/her

Anyi

Us

Anyi na Obi nọ

Obi is with us

Ha

Them

O so ha ga

He/she went with them



 

Possessive PronounsSentence
Nke mụ

my/mine

Akwa nke m kacha nma

My wrapper is the most beautiful

Nke gi

Your/Yours

Nri nkaa bu nke gi

This one is your food

Nke ya

His/Him/Her

Ụgbọ ala ahu bu nke ya

That car belongs to her

Nke anyi

Our/Ours

Ụgbọ nkaa bu nke anyi

This car is ours

Nke ha

Their/Theirs

Ụgbọ nke no na ndida bu nke ha

That car further down is theirs


 
Interogative PronounsSentence
Kedụ?

How/When/Where/Which

Kedụ maka ọlụ gi?

How is your job?

Olee?

How/When/Where/Which

Olee maka ọlụ gi?

How is your job?

Gini?

What

ọ bụ gini na esogbu gi?

What is troubling you?

Maka gini?

Why

Maka gini ka iji gbaa ọsọ?

Why did you run?

Ebee?

Where/Which Place

Ebee ka nne na nna gi gara?

Where did your mom and dad go?

Ole?

How much/many

Ikwụrụ Jide ego ole?

How much did you pay Jide?

Onye

Who

Onye na akpọ gi?

Who is calling you?

Around the Clock Home Care Home Page


Member Login

Log In
Must be an IWL member to log in.
 
 
Register
Forgot your password?