Skip Navigation Links > Learn Igbo Language > Igbo Grammar > Igbo Grammar Propositions

PropositionsIgboSentence
aboven'eluỤgbo elu fefere n'elu anyi

The airplane flew above us

aboutihedikaAnyi na ya nọrọ ihedika izu abụo

He stayed with us for about two weeks

aftern'esoMu n'eso gi n'azụ

I am after you in line

andnaObi na Ada gara akwụkwọ

Obi and Ada went to school

undern'okpuruNkita nọ na okpuru oche

The dog is under the chair

beforetupuBiko, gaa hu onye isi tupu ibido ọlụ

Please go see the boss before you start work

in front ofn'iruAnyi ga eche gi n'iru ụlọ uka

We will wait for you infont of the church

behindn'azuKedu ihe ikwuru n'azụ m

What did you say behind my back

far fromtee akaỤlọ ha tee aka site be anyi

Their house is far from our house

nearn'akukuỤlọ akwụkwọ anyi nọ n'akuku ụlọ ọgwụ

Our school is near the hospital

inimeOnye nọ n ime ụlọ?

Who is in the house?

insiden'imeBiko bata n'ime ụlọ

Please come inside

outsiden'ihe/n'iloBiko, pụta n'ilo

Please come outside

withnaYa na Obi so gaa

He went with Obi

withoutewepu/sọsọEwepu ndi uwe ojii, nsogbu ga adi

Without the police, there will be trouble

betweenn'etitiObi nọ n'etiti Ada na Chike

Obi is between Ada and Chike

butmanaAnyi na abia, mana ụzọ adighi nma

We are on the way but the roads are bad

formakaAna m agba mbọ maka gi

I am trying so hard for you

fromsiBiko si ebe ahu puta

Please get out from there

toruoSite taata ruo izu na abia

From today to next week

Today's Dental Home Page


Member Login

Log In
Must be an IWL member to log in.
 
 
Register
Forgot your password?